YouVersion Logo
Search Icon

NDI-HIBRU 2:9

NDI-HIBRU 2:9 IGBOB

Ma Onye ahu Nke emere Ya ka ọ di kari ndi-mọ-ozi ala nke-ntà, bú Jisus, Ya ka ayi nēle anya, na ejiwo ebube na nsọpuru kpube Ya n'isi dika okpu-eze n'ihi ahuhu nke ọnwu, ka O we site n'amara Chineke detu ọnwu ire n'ihi madu nile ọ bula.

Video for NDI-HIBRU 2:9