YouVersion Logo
Search Icon

AISAIA 40:4

AISAIA 40:4 IGBOB

Agēme ndagwurugwu ọ bula ka ọ di elu, agēme kwa ka ugwu ọ bula na ugwu ntà ọ bula di ala: ebe di nkputankpu gāghọ kwa, ebe guzoziri eguzozi, nkume nile di elu gāghọ kwa ebe di lari

Video for AISAIA 40:4