AISAIA 49
49
1Genum nti, unu agwe-etiti; áč
a-kwa-nu nti, unu ndi di iche iche, site n'ebe di anya: Jehova esitewo na mbÍe m'ná» n'afá» kpá»m; site na mbÍe m'ná» n'afá» nnem ka O hotaworo aham: 2O we me ka á»num di ka mma-agha di nká», na ÇčdĂČ aka-Ya ka O zobeworom; O we me ka m'ghá» Ă mĂčmĂ , n'Ă kpĂ -Ă kĂș-Ya ka O zebeworom: 3O we sim, OrĂčm ka i bu; gi Israel, onye á» bu nime gi ka M'gÄme Onwem ka M'ma nma. 4Ma mu onwem siri, N'efu ka m'dá»bÍuworo onwem n'á»lu, n'ihi ihe tá»bÍá»rá» n'efu na otĂč nku-ume ka m'meworo ka ikem gwusia: n'ezie ikpĂ©m di n'aka Jehova, ugwá»-á»lum di kwa n'aka Chinekem. 5Ma ubÍu a Jehova siri, bĂș Onye kpuworom site n'afá» nnem iburu Ya orĂč, ime ka Jekob laghachikute Ya, ka ewe chiká»ta-kwa-ra Ya Israel: (anÄsá»pu-kwa-ram n'anya Jehova, Chinekem aghá»wo ikem:) 6O we si, á» bu ihe di kari nfe na i gÄburum orĂč, ime ka ebo nile nke Jekob bilie, na ime ka ndi Israel echebere echebe lata: enyewokwam i ka i buru ĂŹhĂš nke mba nile, ibu nzá»putam rue nsá»tu uwa. 7OtĂș a ka Jehova, bĂș Onye-nbÍaputa Israel na Onye Nsá» ya, siri onye madu nÄleda, onye bu ihe-ĂĄrĂș nke mba nka, onye bu orĂč ndi nÄchi achi: Ndi-eze gÄhu, we kpá» isi ala; n'ihi Jehova Nke kwesiri ntukwasi-obi, bĂș Onye Nsá» nke Israel, Nke rá»putaworo gi. 8OtĂș a ka Jehova siri, Na mbÍe ihe madu nÄtá»m utá» ka M'zaworo gi, á» bu kwa n'ubá»chi nzá»puta ka M'nyeworo gi aka: M'gÄchebe kwa gi, nye gi ka i buru á»bÍubÍa-ndu nke ndim, ime ka ala bilie, ime ka ha keta ihe-nketa nile tá»bÍá»rá» n'efu; 9nÄsi ndi ekere abÍu, Puanu; nÄsi ndi ná» n'á»chichiri, Putanu n'ĂŹhĂš. N'uzá» nile ka ha gÄzĂč onwe-ha, á» bu kwa n'ugwu nile á»hia nÄdighi ka ebe-ita-nri-ha gÄdi. 10Agu agaghi-agu ha, akpiri agaghi-akpá» kwa ha nku; miri na anyanwu agaghi-amabÍu kwa ha: n'ihi na Onye nwere obi-ebere n'aru ha gÄdu ha, á» bu kwa n'akuku isi-iyi nile juputara na miri ka O gÄdu ha nwayá». 11M'gÄme kwa ka ugwum nile ghá» uzá», agÄme kwa ka uzá»m nile atuliri atuli di elu. 12Le, ndia gÄsi n'ebe di anya bia: le kwa, ndia gÄsi n'Ugwu na n'á»dida-anyanwu; ndia gÄsi kwa n'ala Sainim. 13Tienu nkpu á»áč
Ăč, unu elu-igwe; tegharia egwĂș á»áč
Ăč, gi uwa; tiwanu nkpu á»áč
Ăč, unu ugwu: n'ihi na Jehova akasiwo ndi-Ya obi, á» gÄnwe kwa obi-ebere n'aru ndi-Ya ewedara n'ala.
14Ma Zaion siri, Jehova arapuwom, Onye-nwe-ayi echezá»wokwam. 15Nwanyi, ĂČÌŁ gÄchezá» nwa-ya nÄáč
u ara, we ghara inwe obi-ebere n'aru nwa afá»-ya? e, eleghi anya ndia gÄchezá», ma Mu onwem agaghi-echezá» gi. 16Le, n'á»bu-akam abua ka M'kĂ woro gi Ă kĂ ; mbÍidi-gi nile di n'irum mbÍe nile. 17Umu-gi emewo ngwa; ndi nÄkwada gi na ndi nÄme ka i tá»bÍá»rá» n'efu gÄsi nime gi pua. 18Welie anya-gi abua le buruburu, we hu: ndia nile achiká»tawo onwe-ha, biakute gi. Mu onwem nÄdi ndu, (á» bu ihe si n'á»nu Jehova puta,) n'ezie ha nile ka i gÄyiri dika ihe-ichá»-nma, were ha ke, dika nwunye á»hu. 19N'ihi na, nkpá»nkpá» ebe-gi nile na ebe-gi nile tá»bÍá»rá» n'efu na ala-gi akwadara akwada, n'ezie ubÍu a i gÄdikara ndi bi n'ala nkpĂ , ndi nÄloda gi gÄná» kwa n'ebe di anya. 20Umu nke mbÍe á»bÍubÍa-aka-umu-gi gÄsi kwa na nti-gi abua á»zá», Ebe a dim nkpĂ : nyem á»ná»du ka m'we biri. 21I gÄsi kwa n'obi-gi, Ănye muru ndia nyem, ebe mu onwem bu onye abÍabaworo aka umu, na nwanyi-Ă gĂ , na onye emeworo ka á» je biri n'ala á»zá», na onye ewezugara ewezuga? ma ndia, ĂČnye mere ka ha toputa? Le, mu onwem fá»duru, nĂĄnĂm; ndia, ĂČle ebe ha ná»?
22OtĂș a ka Onye-nwe-ayi, bĂș Jehova, siri, Le, M'gÄweliri mba nile akam, á» bu kwa ndi di iche iche ka m'gÄbuliri á»ká»lá»tá»m: ha gÄkuta kwa umu-gi ndikom n'obi-ha, agÄbu kwa umu-gi ndinyom n'ubu-ha. 23Ndi-eze gÄbu kwa nna nÄzĂč umu-gi, ndi-eze-nwanyi-ha gÄbu kwa ndinyom nÄnye umu-gi ara: ha gÄkpá» isi ala nye gi, kpue iru-ha n'ala, racha ĂĄjĂĄ ukwu-gi abua; i we mara na Mu onwem bu Jehova, Onye ihere agaghi-eme ndi nÄle anyam. 24ĂgÄnara dike ihe o wetara n'agha, ma-á»bu ndi onye ezi omume dá»tara n'agha, Ă gÄme ka ha wepuga onwe-ha? 25Ma otĂș a ka Jehova siri, á»bunĂĄ ndi dike dá»tara n'agha ka agÄwepu, á»zá», ihe onye nÄme ka madu ma jijiji wetara n'agha, agÄme ya ka á» wepuga onwe-ya; á» bu kwa onye nÄluso gi ĂČÌŁgĂč, á» bu kwa umu-gi ka Mu onwem gÄzá»puta. 26M'gÄme kwa ka ndi nÄme gi ihe-ike rie anu-aru onwe-ha: ha gÄáč
ubiga kwa á»bara onwe-ha ĂłkĂš, dika á» bu manya-vine á»hu: anu-aru nile, bĂș madu, ewe mara na Mu onwem, Jehova, bu Onye-nzá»puta-gi, na Onye-nbÍaputa-gi, bĂș Onye di ike nke Jekob.
Currently Selected:
AISAIA 49: IGBOB
Highlight
Share
Copy
Want to have your highlights saved across all your devices? Sign up or sign in
Igbo Bible © Bible Society of Nigeria © 1906, 2006.

: