NDI-IKPE 11:30-31
NDI-IKPE 11:30-31 IGBOB
Jefta we kwe Jehova nkwa, si, Ọ buru na I nye umu Amon n'akam n'ezie, o gēru kwa, na ihe ọ bula nke gēsi n'ọnu-uzọ ulom puta izutem, mb͕e m'siri n'umu Amon lata n'udo, Jehova gēnwe ya, m'gēsure kwa ya ka ọ buru àjà-nsure-ọku.