YouVersion Logo
Search Icon

JEREMAIA 18:7-8

JEREMAIA 18:7-8 IGBOB

N'otù ntabi-anya ahu mb͕e M'nēkwu okwu bayere mba ọ bula, iropu ya na ikwada ya na ime ka ọ la n'iyì; ọ buru na mba ahu nke M'kwuworo okwu bayere ya esi n'ihe ọjọ ya chigharia, M'gēchèghari kwa n'ihe ọjọ ahu nke M'chère ime ya.

Video for JEREMAIA 18:7-8