YouVersion Logo
Search Icon

JEREMAIA 44:16-17

JEREMAIA 44:16-17 IGBOB

Okwu ahu nke i gwaworo ayi n'aha Jehova, ayi agaghi-adi nēge gi nti. Kama ayi aghaghi ime okwu nile ọ bula nke puworo n'ọnu-ayi, isurere eze-nwanyi nke elu-igwe ihe-nsure-ọku nēsì ísì utọ, na iwusiri ya àjà-ihe-ọṅuṅu, dika ayi meworo, ayi onwe-ayi, na nna-ayi-ha, na ndi-eze-ayi, na ndi-isi-ayi, n'obodo nile nke Juda, na n'èzí nile nke Jerusalem: ayi we rijue nri afọ, aru adi ayi nma, ọ dighi kwa ihe ọjọ ayi huru.

Video for JEREMAIA 44:16-17

Free Reading Plans and Devotionals related to JEREMAIA 44:16-17