YouVersion Logo
Search Icon

ỌNU-ỌGUGU 14:6-7

ỌNU-ỌGUGU 14:6-7 IGBOB

Joshua nwa Nun na Keleb nwa Jefune, bú ndi sitere na ndi nēledo ala ahu, we dọwa uwe-ha: ha we gwa nzukọ nile nke umu Israel okwu, si, Ala ahu nke ayi gabigaworo nime ya iledo ya, ala ahu di nma nke-uku nke-uku.