YouVersion Logo
Search Icon

NDI FILIPAI 1:9-10

NDI FILIPAI 1:9-10 IGBOB

Nka ka m'nēkpe kwa ekpere, ka ihu-n'anya-unu we nābabiga kwa ókè kari nke-uku nime nmazu na nghọta nile; ka unu we nwa ihe ha na ibe-ha di iche; ka unu we di ọcha n'obi ghara kwa isu ngọngọ rue ubọchi nke Kraist

Video for NDI FILIPAI 1:9-10