YouVersion Logo
Search Icon

ABÙ ỌMA 1:1-2

ABÙ ỌMA 1:1-2 IGBOB

Onye ihe nāgara nke-ọma ka madu ahu bu nke nējeghi ije na ndumọdu ndi nēmebi iwu, Nke nēguzoghi kwa n'uzọ ndi nmehie, Nke nānọghi kwa n'ọnọdu ndi nākwa emò. Kama n'iwu Jehova ka ihe-utọ-ya di; Ọ bu kwa n'iwu-Ya ka ọ nātughari uche ehihie na abali.

Video for ABÙ ỌMA 1:1-2