YouVersion Logo
Search Icon

ABÙ ỌMA 30:11-12

ABÙ ỌMA 30:11-12 IGBOB

I b͕anweworom iti-aka-n'obim ka ọ ghọ ite-egwú; I tọpuwo ákwà-nkpem, were ọṅù kem dika ihe-ọkiké: Ka nsọpurum we bùkue Gi abù ọma, ghara idere du. Jehova, bú Chinekem rue mb͕e ebighi-ebi ka m'gēkele Gi.

Video for ABÙ ỌMA 30:11-12