ABÙ ỌMA 32:6
ABÙ ỌMA 32:6 IGBOB
N'ihi nka ka onye-ebere ọ bula kpere Gi na mb͕e agēji chọta Gi: N'ezie n'iju-miri nke ọtutu miri ha agaghi-eru ya aru.