YouVersion Logo
Search Icon

NKPUGHE 10:1

NKPUGHE 10:1 IGBOB

M'we hu mọ-ozi ọzọ di ike, ka ọ nēsi n'elu-igwe ridata, nke eb͕okwasiworo ya igwe-oji dika uwe; eke-na-ogwurugwu ahu di kwa n'isi-ya, iru-ya di kwa ka anyanwu, ukwu-ya abua di kwa ka ide ọku

Video for NKPUGHE 10:1