1
Jọn 9:4
Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a
Anyị aghaghị ịrụ ọrụ onye ahụ zitere m, mgbe chi ka dị, anyasị na-abịa mgbe o nweghị onye pụrụ ịrụ ọrụ.
Comparer
Explorer Jọn 9:4
2
Jọn 9:5
Dị ka m nọ nʼụwa, Abụ m ìhè nke ụwa.”
Explorer Jọn 9:5
3
Jọn 9:2-3
Ndị na-eso ụzọ ya jụrụ ya sị, “Onye ozizi, onye mehiere? Nwoke a ka ọ bụ ndị mụrụ ya, nke mere e ji mụọ ya nʼìsí?” Jisọs sịrị, “Nwoke a emehieghị, ndị mụrụ ya emehiekwaghị, kama o kpuru ìsì ka ọrụ Chineke pụta ìhè na ndụ ya.
Explorer Jọn 9:2-3
4
Jọn 9:39
Jisọs sịrị, “Ọ bụ nʼihi ikpe ka m ji bịa nʼụwa, ka ndị na-adịghị ahụ ụzọ bido ịhụ ụzọ, na ka ndị na-ahụ ụzọ ghọọ ndị kpuru ìsì.”
Explorer Jọn 9:39
Accueil
Bible
Plans
Vidéos