1
JENESIS 25:23
Bible Nso
IGBOB
Jehova we si ya, Mba abua di n'afọ-gi, Agēkewa kwa mba abua site n'úkwù-gi; Otù mba gēnwe ume kari mba ibe-ya; Nke-okenye gēfè nke-ntà.
ತಾಳೆಮಾಡಿ
JENESIS 25:23 ಅನ್ವೇಷಿಸಿ
2
JENESIS 25:30
Isọ we si Jekob, Biko, kwe ka m'loda ufọdu nime ihe a nācha ọbara ọbara; n'ihi na ada-wom #mbà; n'ihi nka ka akpọrọ aha-ya Edom.
JENESIS 25:30 ಅನ್ವೇಷಿಸಿ
3
JENESIS 25:21
Aisak we riọ Jehova aririọ n'ihi nwunye-ya, n'ihi na nwayi-àgà ka ọ bu: Jehova we kwe ka ọ riọta ihe ọ riọrọ, Rebeka, bú nwunye-ya, we turu ime.
JENESIS 25:21 ಅನ್ವೇಷಿಸಿ
4
JENESIS 25:32-33
Isọ we si, Le, mu onwem gaje inwu anwu: ọ̀ gāba-kwa-ram urù gini, bú ọnọdu-ọkpara? Jekob we si, Buru uzọ ṅuaram iyi; ọ ṅuara ya iyi: ọ we rebe Jekob ọnọdu-ọkpara-ya.
JENESIS 25:32-33 ಅನ್ವೇಷಿಸಿ
5
JENESIS 25:26
Emesia nwa-nne-ya nwoke puta-kwa-ra, aka-ya nējide ikiri-ukwu Isọ; ewe kpọ aha-ya Jekob: Aisak b͕ara ọgu arọ atọ mb͕e Rebeka muru ha.
JENESIS 25:26 ಅನ್ವೇಷಿಸಿ
6
JENESIS 25:28
Aisak we hu Isọ n'anya, n'ihi na ihe achutara na ntá nātọ ya utọ n'ọnu: ma Rebeka huru Jekob n'anya.
JENESIS 25:28 ಅನ್ವೇಷಿಸಿ