1
JENESIS 37:5
Bible Nso
IGBOB
Josef we rọ nrọ, gosi ya umu-nne-ya: ha we kpọ ya asì ọzọ kari.
ತಾಳೆಮಾಡಿ
JENESIS 37:5 ಅನ್ವೇಷಿಸಿ
2
JENESIS 37:3
Ma Israel huru Josef n'anya kari umu-ya nile, n'ihi na nwa agadi-ya ka ọ bu: o we mere ya uwe-nwuda nwere aka.
JENESIS 37:3 ಅನ್ವೇಷಿಸಿ
3
JENESIS 37:4
Umu-nne-ya we hu na ọ bu ya onwe-ya ka nna-ha huru n'anya kari umu-nne-ya nile; ha we kpọ ya asì, ha apughi kwa igwa ya okwu n'udo.
JENESIS 37:4 ಅನ್ವೇಷಿಸಿ
4
JENESIS 37:9
Ọ we rọ kwa nrọ ọzọ, kọrọ ya umu-nne-ya, si, Le, arọwom nrọ ọzọ; ma, le, anyanwu na ọnwa na kpakpando iri na otù nākpọ isi ala nyem.
JENESIS 37:9 ಅನ್ವೇಷಿಸಿ
5
JENESIS 37:11
Umu-nne-ya we kwo ya ekworo; ma nna-ya debere okwu ahu.
JENESIS 37:11 ಅನ್ವೇಷಿಸಿ
6
JENESIS 37:6-7
Ọ si ha, Biko, nurunu nrọ a nke m'rọworo: ma, le, ayi onwe-ayi nēke ùkwù-ọka n'etiti ubi, ma, le, ùkwù-ọka nkem biliri, guzo kwa onwe-ya ọtọ; ma, le, ùkwù-ọka-unu nāb͕a gburugburu, kpọ isi ala nye ùkwù-ọka nkem.
JENESIS 37:6-7 ಅನ್ವೇಷಿಸಿ
7
JENESIS 37:20
Ma ub͕u a, bianu, ka ayi b͕ue ya, tubà ya n'otù nime olùlù ndia, ayi gāsi kwa, Ajọ anu eriwo ya: ayi gāhu kwa ihe nrọ-ya nile gābu.
JENESIS 37:20 ಅನ್ವೇಷಿಸಿ
8
JENESIS 37:28
Ndi Midian, bú ndi-ahia, we gabiga; ha we sere Josef, si n'olùlù dọlite ya, re Josef nye ndi Ishmael n'orú nkpuru-ego ọla-ọcha. Ha we kubata Josef n'Ijipt.
JENESIS 37:28 ಅನ್ವೇಷಿಸಿ
9
JENESIS 37:19
Ha we sìrita onwe-ha, Le, ọ̀kà-nrọ a nābia.
JENESIS 37:19 ಅನ್ವೇಷಿಸಿ
10
JENESIS 37:18
Ha we hu ya n'ebe di anya, ma tutu ọ biakute ha nso, ha b͕agide ya ìzù ọjọ ime ka ọ nwua.
JENESIS 37:18 ಅನ್ವೇಷಿಸಿ
11
JENESIS 37:22
Reuben we si ha, Unu awusila ọbara; tubànu ya n'olùlù a nke di n'ọzara, ma unu esetila aka imegide ya: ka o we naputa ya n'aka-ha, ime ka ọ laghachikuru nna-ya.
JENESIS 37:22 ಅನ್ವೇಷಿಸಿ