JENESIS 41:39-40

JENESIS 41:39-40 IGBOB

Fero we si Josef, Ebe Chineke meworo gi ka i mara ihe a nile, ọ dighi onye nwere nghọta, nke ma-kwa-ra ihe, dika gi: gi onwe-gi gābu onye-isi ulom, ọ bu kwa n'okwu ọnu-gi ka ndim nile gēdo onwe-ha n'usoro: nání n'oche-eze ka m'gādi uku kari gi

ಸಂಬಂಧಿತ ವೀಡಿಯೊಗಳು

JENESIS 41:39-40 ಗೆ ಸಂಬಂಧಿಸಿದ ಉಚಿತ ಓದುವ ಯೋಜನೆಗಳು ಮತ್ತು ಆರಾಧನೆಗಳು