JENESIS 1:14

JENESIS 1:14 IGBOB

Chineke we si, Ka ihe nke nēnye ihè di na mbara elu-igwe ikpa ókè n'etiti ehihie na abali; ka ha buru kwa ihe igosi ihe-iriba-ama di iche iche, na igu mb͕e akara àkà, na igu ubọchi na arọ

Gratis leesplannen en overdenkingen die te maken hebben met JENESIS 1:14