1
1 Ndị Kọrint 3:16
Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a
Ọ bụ na unu aghọtaghị na unu bụ ụlọnsọ na Mmụọ Nsọ Chineke bi nʼime unu?
Compare
Explore 1 Ndị Kọrint 3:16
2
1 Ndị Kọrint 3:11
O nweghị onye ọzọ pụrụ ịtọ ntọala karịrị ntọala ahụ e bururị ụzọ tọọ. Jisọs Kraịst bụkwa ntọala ahụ.
Explore 1 Ndị Kọrint 3:11
3
1 Ndị Kọrint 3:7
Onye kụrụ mkpụrụ ahụ na onye gbara mkpụrụ ahụ mmiri adịghị mkpa. Ọ bụ Chineke onye mere ka ha too dị mkpa.
Explore 1 Ndị Kọrint 3:7
4
1 Ndị Kọrint 3:9
Anyị so Chineke na-arụ ọrụ. Unu onwe unu bụkwanụ ubi Chineke bụrụkwa ụlọ ya a na-ewuli elu.
Explore 1 Ndị Kọrint 3:9
5
1 Ndị Kọrint 3:13
ọrụ onye ọbụla ga-egosipụta ihe ọ bụ, nʼihi na Ụbọchị ahụ ga-eme ka ọ pụta ìhè. A ga-eji ọkụ kpughee ya nʼihi na ọ bụ ọkụ ka a ga-eji nwapụta ụdị ọrụ ọ bụ mmadụ ọbụla rụrụ.
Explore 1 Ndị Kọrint 3:13
6
1 Ndị Kọrint 3:8
O nweghị ihe dị iche nʼetiti mụ bụ onye kụrụ mkpụrụ ahụ na Apọlọs onye gbara mkpụrụ ahụ mmiri. Ọ bụ otu ihe ahụ ka anyị bu nʼobi. Onye ọbụla ga-anata ụgwọ ọrụ ya.
Explore 1 Ndị Kọrint 3:8
7
1 Ndị Kọrint 3:18
Ka onye o bụla ghara ịghọgbu onwe ya, ọ bụrụ na onye ọbụla nʼime unu na-eche nʼobi ya na ya bụ onye maara ihe, dịka ihe ọmụma nke ụwa si dị, ọ ga-akara onye ahụ mma ime onwe ya onye nzuzu, ka o nwe ike bụrụ onye maara ihe.
Explore 1 Ndị Kọrint 3:18
Home
Bible
Plans
Videos