1
Ọrụ Ndị Ozi 13:2-3
Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a
Mgbe ha nọ na-efe Onyenwe anyị ofufe na-ebukwa ọnụ, Mmụọ Nsọ sịrị, “Kewapụtaranụ m Banabas na Sọl, nʼihi ọrụ ahụ nke m kpọrọ ha.” Ya mere, mgbe ha busiri ọnụ kpekwa ekpere, ha bikwasịrị ha aka nʼisi zipụ ha.
Compare
Explore Ọrụ Ndị Ozi 13:2-3
2
Ọrụ Ndị Ozi 13:39
A na-esite na ya gụọ onye ọbụla kwere nʼonye ezi omume ọ bụladị site nʼihe ndị ahụ niile nke iwu Mosis na-apụghị ịgụ unu dị ka ndị ezi omume.
Explore Ọrụ Ndị Ozi 13:39
3
Ọrụ Ndị Ozi 13:47
Nʼihi na nke a bụ ihe Onyenwe anyị nyere anyị nʼiwu, “ ‘Emeela m ka unu bụrụ ìhè nye ndị mba ọzọ, ka ị nwee ike weruo nzọpụta nʼebe niile ụwa sọtụrụ.’”
Explore Ọrụ Ndị Ozi 13:47
Home
Bible
Plans
Videos