1
Ọrụ Ndị Ozi 15:11
Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a
Mba, anyị kwenyere na ọ bụ site nʼamara nke Onyenwe anyị Jisọs ka a ga-eji zọpụta anyị, dịka a ga-esi zọpụtakwa ha.”
Compare
Explore Ọrụ Ndị Ozi 15:11
2
Ọrụ Ndị Ozi 15:8-9
Chineke a, onye maara obi mmadụ niile gbaara ha akaebe site nʼinye ha onyinye Mmụọ Nsọ dịka anyị si nata ya na mbụ. O gosighị na o nwere ihe dị iche nʼetiti anyị na ha. Nʼihi na o mere ka obi ha dị ọcha site nʼokwukwe.
Explore Ọrụ Ndị Ozi 15:8-9
Home
Bible
Plans
Videos