1
Ọrụ Ndị Ozi 18:10
Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a
Nʼihi na anọnyeere m gị. Ọ dịkwaghị onye ọbụla pụrụ imerụ gị ahụ. Enwekwara m ọtụtụ mmadụ nʼime obodo a.”
Compare
Explore Ọrụ Ndị Ozi 18:10
2
Ọrụ Ndị Ozi 18:9
Onyenwe anyị gwara Pọl nʼọhụ nʼotu abalị sị, “Atụla egwu, kwusie okwu ike, emechikwala ọnụ gị.
Explore Ọrụ Ndị Ozi 18:9
Home
Bible
Plans
Videos