1
Ọrụ Ndị Ozi 19:6
Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a
Mgbe Pọl bikwasịrị ha aka ya abụọ nʼisi, ha natara Mmụọ Nsọ. Ha kwukwara okwu nʼasụsụ dị iche iche, bukwaa amụma.
Compare
Explore Ọrụ Ndị Ozi 19:6
2
Ọrụ Ndị Ozi 19:11-12
Chineke sitere nʼaka Pọl rụọ ọtụtụ ọrụ ebube pụrụ iche. Nke bụ na-ewere ụfọdụ nʼime akịsị maọbụ ịchafọ na akwa mgbochi nke metụrụ ya nʼahụ na-atụkwasị nʼahụ ndị ọrịa, ahụ a dịkwa ha ike. E sitekwara na ya chụpụ mmụọ ọjọọ.
Explore Ọrụ Ndị Ozi 19:11-12
3
Ọrụ Ndị Ozi 19:15
Mmụọ ọjọọ ahụ zara ha sị, “Amaara m onye Jisọs bụ, amakwaara m onye Pọl bụ, ma unu onwe unu, unu bụ ndị ole?”
Explore Ọrụ Ndị Ozi 19:15
Home
Bible
Plans
Videos