1
Diuteronomi 17:19
Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a
Ihe ahụ o depụtara ka ọ ga-agụ mgbe niile na ndụ ya. Nke a ga-eme ka ọ mụta ịtụ egwu ONYENWE ANYị Chineke ya, na ịgbaso ihe niile dị nʼiwu na ụkpụrụ ndị a.
Compare
Explore Diuteronomi 17:19
2
Diuteronomi 17:17
Eze ahụ agaghị enwe ọtụtụ nwunye, nʼihi na nke a ga-eme ka obi ya si nʼebe ONYENWE ANYị nọ pụọ. Ọ gakwaghị ababiga ụba ọlaọcha na ọlaedo oke.
Explore Diuteronomi 17:17
3
Diuteronomi 17:18
Mgbe ọ nọkwasịrị nʼocheeze dịka eze, ọ ga-esite nʼakwụkwọ iwu a ndị nchụaja bụ ndị Livayị na-edebe, depụtara onwe ya iwu a metụtara obibi ndụ ndị eze.
Explore Diuteronomi 17:18
Home
Bible
Plans
Videos