1
Aịzaya 24:5
Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a
Ụwa bụ ihe e merụrụ emerụ site na ndị ya; ha enupula isi nʼiwu niile, ha agbanweela ụkpụrụ ya, mebie ọgbụgba ndụ ebighị ebi ahụ.
Compare
Explore Aịzaya 24:5
2
Aịzaya 24:23
Ọnwa ga-ada mba, anwụ ka ihere ga-eme; nʼihi na ONYENWE ANYị, Onye pụrụ ime ihe niile, ga-achị nʼugwu Zayọn nakwa nʼime Jerusalem, ọ ga-eji oke ebube chịa nʼihu ndị okenye ya.
Explore Aịzaya 24:23
Home
Bible
Plans
Videos