1
Aịzaya 28:16
Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a
Ma otu a ka Onye kachasị ihe niile elu, bụ ONYENWE ANYị sịrị, “Lee, ana m atọgbọ na Zayọn otu nkume, nke anwapụtarala. Nkume nkuku dị oke ọnụahịa, nʼihi ntọala siri ike. Onye nke kweere na ya egwu agaghị ejide ya.
Compare
Explore Aịzaya 28:16
Home
Bible
Plans
Videos