1
Aịzaya 27:1
Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a
Nʼụbọchị ahụ, ONYENWE ANYị ga-eji mma agha ya iwe ya, dị ukwuu dịkwa ezigbo ike, taa agwọ ahụ na-akpụ akpụ bụ Leviatan ahụhụ. Leviatan bụ agwọ mgbakọ ahụ; ọ ga-egbukwa nnukwu anụ ọjọọ ahụ nke bi na mmiri.
Compare
Explore Aịzaya 27:1
2
Aịzaya 27:6
Nʼụbọchị ndị na-abịa, Jekọb ga-agba mgbọrọgwụ. Izrel ga-agbawa okoko dịka osisi, maakwa ifuru, jirikwa mkpụrụ mejupụta ụwa niile.
Explore Aịzaya 27:6
Home
Bible
Plans
Videos