ONYENWE ANYị aghaghị ịkasị Zayọn obi,
werekwa obi ebere leta ebe ya niile e tikpọrọ etikpọ,
ọ ga-eme ala ọzara ya niile ka ọ dịka Iden,
ala ya nke niile ihe na-adịghị ga-adịkwa ka ubi a gbara ogige nke ONYENWE ANYị.
Ọṅụ na obi ụtọ ga-ejupụta nʼime ya,
inye ekele na ụda abụ ụtọ dị iche iche ga-adịkwa.