1
Aịzaya 50:4
Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a
Onye kachasị ihe niile elu, bụ ONYENWE ANYị enyela m amamihe ya ka m nwee ike ịmata ihe m ga-agwa ndị a ike gwụrụ. Ụtụtụ niile ka ọ na-akpọte mmụọ m, meghee akpa uche m, ime ka m ghọta uche ya.
Compare
Explore Aịzaya 50:4
2
Aịzaya 50:7
Ebe ọ bụ na Onye kachasị ihe niile elu, bụ ONYENWE ANYị na-enyere m aka, ihere agaghị eme m. Nʼihi ya, ejikerela m onwe m ime uche ya; agaghị m elekwa anya nʼazụ, a maara m na ihere agaghị eme m.
Explore Aịzaya 50:7
3
Aịzaya 50:10
Onye nʼetiti unu bụ onye ahụ na-atụ egwu ONYENWE ANYị, na-egekwa ntị nʼokwu odibo ya? Ka onye ahụ na-eje ije nʼọchịchịrị, nke na-enweghị ìhè ọbụla, tụkwasị obi nʼaha ONYENWE ANYị daberekwa na Chineke ha.
Explore Aịzaya 50:10
Home
Bible
Plans
Videos