1
Jeremaya 30:17
Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a
Ma aga m eme ka ahụ sie gị ike; aga m agwọkwa ọnya gị niile,’ otu a ka ONYENWE ANYị kwubiri ya. ‘Nʼihi na a na-akpọ gị onye a jụrụ ajụ. Gị Zayọn, nke o nweghị onye na-elekọta ya.’
Compare
Explore Jeremaya 30:17
2
Jeremaya 30:19
Nʼebe ahụ ka a ga-esi na-anụ olu abụ ekele, na olu ndị na-aṅụrị ọṅụ. Aga m eme ka ha baa ụba nʼọnụọgụgụ, ha agaghị adịkwa ole na ole. Aga m eme ka ha bụrụ ndị a na-asọpụrụ, ndị a na-agaghị eledakwa anya.
Explore Jeremaya 30:19
3
Jeremaya 30:22
‘Nʼụzọ dị otu a unu ga-abụ ndị m, mụ onwe m kwa ga-abụ Chineke unu.’ ”
Explore Jeremaya 30:22
Home
Bible
Plans
Videos