1
Joshua 14:11
Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a
M dị ike taa dịka m dị nʼụbọchị ahụ Mosis zipụrụ m. Dịka ike m dị mgbe ahụ, adịkwa m ike ugbu a, ịpụ buo agha ma batakwa
Compare
Explore Joshua 14:11
2
Joshua 14:12
Ya mere, nye m ala ugwu ugwu ahụ ONYENWE ANYị kwere m nkwa nʼụbọchị ahụ. Gị onwe gị nụrụ nʼoge ahụ na ụmụ Anak bi nʼebe ahụ, na obodo ha bukwara ibu, na e jikwa mgbidi e wusiri ike gbaa ha gburugburu. Ma site nʼinyeaka ONYENWE ANYị, aga m achụpụ ha dịka ONYENWE ANYị kwuru.”
Explore Joshua 14:12
3
Joshua 14:10
“Ugbu a, dịka ONYENWE ANYị kwere na nkwa, o meela ka m dị ndụ. Nke a bụ iri afọ anọ na ise kemgbe ONYENWE ANYị gwara Mosis okwu ndị a, mgbe Izrel na-awagharị nʼọzara. Ma ugbu a, lee, agbaala m iri afọ asatọ na ise taa.
Explore Joshua 14:10
Home
Bible
Plans
Videos