1
Ọnụọgụgụ 6:24-26
Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a
“ ‘ “ONYENWE ANYị gọzie unu ma chebe unu, ONYENWE ANYị mee ka ihu ya mụkwasị unu, ma meere unu amara, ONYENWE ANYị chee ihu ya nʼebe unu nọ, nyekwa unu udo.” ’
Compare
Explore Ọnụọgụgụ 6:24-26
2
Ọnụọgụgụ 6:27
“Otu a ka ha ga-esi kwupụta aha m nye ụmụ Izrel. Mụ onwe m ga-agọzikwa ha.”
Explore Ọnụọgụgụ 6:27
3
Ọnụọgụgụ 6:23
“Gwa Erọn na ụmụ ya ndị ikom sị, ‘Otu a ka unu ga-esi gọzie ndị Izrel. Unu ga-asị ha
Explore Ọnụọgụgụ 6:23
Home
Bible
Plans
Videos