1
Ilu 7:2-3
Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a
Debe iwu m ka ị dị ndụ, chee ozizi m nche dịka ọ bụ mkpụrụ anya gị. Kee ha na mkpịsịaka gị, deekwa ha nʼelu mbadamba nkume, bụ obi gị.
Compare
Explore Ilu 7:2-3
2
Ilu 7:1
Na-agbaso okwu m nwa m, nọgide na ya, dokwaa iwu m niile nʼime obi gị.
Explore Ilu 7:1
3
Ilu 7:5
Kwee ka ha debe gị, ka ị ghara ijekwuru nwanyị na-akwa iko, ka ị gharakwa ịṅa ntị nʼokwu ire ụtọ ya.
Explore Ilu 7:5
Home
Bible
Plans
Videos