1
Ilu 8:35
Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a
nʼihi na onye ọbụla chọtara m chọtara ndụ; ọ natakwala ihuọma nʼebe ONYENWE ANYị nọ.
Compare
Explore Ilu 8:35
2
Ilu 8:13
Ịtụ egwu ONYENWE ANYị bụ ịkpọ ihe ọjọọ asị. Akpọrọ m nganga na mpako, omume ọjọọ nakwa okwu gbagọrọ agbagọ asị.
Explore Ilu 8:13
3
Ilu 8:10-11
Họrọ ịdọ aka na ntị m karịa ọlaọcha họrọkwa ihe ọmụma karịa ọlaedo dị ezi mma.” Amamihe dị mkpa karịa nkume rubi dị oke ọnụahịa. Ọ dịkwaghị ihe a ga-eji tụnyere ya.
Explore Ilu 8:10-11
Home
Bible
Plans
Videos