1
Abụ Ọma 117:2
Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a
Nʼihi na ịhụnanya ya nʼebe anyị nọ dị ukwuu. Ikwesi ntụkwasị obi ONYENWE ANYị na-adịkwa ruo mgbe ebighị ebi. Toonu ONYENWE ANYị!
Compare
Explore Abụ Ọma 117:2
2
Abụ Ọma 117:1
Toonu ONYENWE ANYị, unu mba niile dị iche iche. Jaakwa ya mma, unu ndị niile dị iche iche.
Explore Abụ Ọma 117:1
Home
Bible
Plans
Videos