1
Abụ Ọma 116:1-2
Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a
Ahụrụ m ONYENWE ANYị nʼanya, nʼihi na ọ nụrụ olu m; ọ nụrụ mkpu akwa m maka ebere. Nʼihi na o gere m ntị, aga m akpọku ya oge ndụ m niile.
Compare
Explore Abụ Ọma 116:1-2
2
Abụ Ọma 116:5
ONYENWE ANYị bụ onye na-eme ebere na onye ezi omume. Chineke anyị jupụtakwara nʼọmịiko.
Explore Abụ Ọma 116:5
3
Abụ Ọma 116:15
Ọnwụ nke ndị nsọ ya dị oke ọnụahịa nʼanya ONYENWE ANYị.
Explore Abụ Ọma 116:15
4
Abụ Ọma 116:8-9
Nʼihi na gị, o ONYENWE ANYị, napụtara mkpụrụobi m site nʼọnwụ, anya m site na anya mmiri akwa, napụtakwa ụkwụ m site nʼịsọ ngọngọ, ka m nwee ike jegharịa nʼihu ONYENWE ANYị nʼime ala ebe ndị dị ndụ bi.
Explore Abụ Ọma 116:8-9
Home
Bible
Plans
Videos