1
Abụ Ọma 125:1
Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a
Ndị niile na-atụkwasị ONYENWE ANYị obi na-anọgidesi ike dị ka ugwu Zayọn nke a na-apụghị inugharị, nke na-adịgidekwa nʼọnọdụ ya ruo mgbe ebighị ebi.
Compare
Explore Abụ Ọma 125:1
2
Abụ Ọma 125:2
Dịka ugwu niile si gbaa obodo Jerusalem gburugburu, otu a ka ONYENWE ANYị na-agba ndị ya gburugburu ugbu a na ruo mgbe ebighị ebi.
Explore Abụ Ọma 125:2
Home
Bible
Plans
Videos