1
Abụ Ọma 126:5
Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a
Ndị niile na-eji anya mmiri na-arụ ọrụ ịkụ mkpụrụ ga-emesịa jiri abụ ọṅụ wee ihe ubi ahụ.
Compare
Explore Abụ Ọma 126:5
2
Abụ Ọma 126:6
Onye ji ịkwa akwa buru mkpụrụ ubi ọ ga-agha na-aga, ga-emesịa jiri abụ ọṅụ na-alọghachi azụ, mgbe ha bu ukwu ọka ha.
Explore Abụ Ọma 126:6
3
Abụ Ọma 126:3
ONYENWE ANYị emeerala anyị ọtụtụ ihe dị ukwuu, obi anyị jupụtakwara nʼọṅụ.
Explore Abụ Ọma 126:3
Home
Bible
Plans
Videos