1
Abụ Ọma 127:1
Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a
Ọ bụrụ na ONYENWE ANYị ewughị ụlọ, ndị na-ewu ya na-adọgbu onwe ha nʼọrụ nʼefu. Ọ bụrụ na ONYENWE ANYị echeghị obodo, nʼefu ka ndị nche na-amụ anya.
Compare
Explore Abụ Ọma 127:1
2
Abụ Ọma 127:3-4
Ụmụntakịrị bụ ihe nketa si nʼaka ONYENWE ANYị, ụmụntakịrị bụ ụgwọ ọrụ ọ na-enye. Dịka àkụ nʼaka dike nʼagha, otu a, ka ụmụ a mụtaara na mgbe okorobịa dị.
Explore Abụ Ọma 127:3-4
Home
Bible
Plans
Videos