1
Abụ Ọma 18:2
Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a
ONYENWE ANYị bụ oke nkume m, na ebe mgbaba m e wusiri ike, na onye nnapụta m. Chineke m bụ oke nkume m, onye m gbabara nʼime ya. Ọ bụ ọta m, na mpi nzọpụta m, na oke nkume m nke onye ọbụla na-apụghị ịba nʼime ya.
Compare
Explore Abụ Ọma 18:2
2
Abụ Ọma 18:30
Ma banyere Chineke, ụzọ ya zuruoke, okwu ọnụ ONYENWE ANYị bụ ihe a nụchara anụcha; ọ bụ ọta nke onye ọbụla na-ezo onwe ya nʼokpuru ya.
Explore Abụ Ọma 18:30
3
Abụ Ọma 18:3
Akpọkuru m ONYENWE ANYị, onye e kwesiri inye otuto, ọ zọpụtara m site nʼaka ndị iro m.
Explore Abụ Ọma 18:3
4
Abụ Ọma 18:6
Nʼọnọdụ oke mkpagbu m, akpọkuru m ONYENWE ANYị; etiri m mkpu akwa, kpọkuo Chineke m ka o nyere m aka; akwa m rutekwara ya ntị, o sitekwara nʼụlọnsọ ukwu ya nụ olu m.
Explore Abụ Ọma 18:6
5
Abụ Ọma 18:28
Ọ bụ gị, ONYENWE ANYị, na-eme ka oriọna m na-enwu, Chineke m na-eme ka ọchịchịrị m ghọọ ìhè.
Explore Abụ Ọma 18:28
6
Abụ Ọma 18:32
Ọ bụ Chineke na-enye m ike, na-echebekwa ụzọ m nʼizuoke.
Explore Abụ Ọma 18:32
7
Abụ Ọma 18:46
ONYENWE ANYị na-adị ndụ! Otuto dịrị oke nkume m! Mbuli elu dịrị Chineke, Onye nzọpụta m.
Explore Abụ Ọma 18:46
Home
Bible
Plans
Videos