1
Abụ Ọma 2:8
Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a
Rịọọ m, aga m enye gị mba niile nke ụwa ka ha bụrụ ihe nketa gị.
Compare
Explore Abụ Ọma 2:8
2
Abụ Ọma 2:12
Sutukwanụ Ọkpara ahụ ọnụ ka iwe ghara iwe ya, ka unu ghara ị bụ ndị a lara nʼiyi nʼụzọ unu. Nʼihi na iwe ya pụrụ ịmalite nʼotu ntabi anya. Ndị niile na-eme ya ebe mgbaba ha bụ ndị a gọziri agọzi.
Explore Abụ Ọma 2:12
3
Abụ Ọma 2:2-3
Ndị eze nke ụwa na-eguzokwa onwe ha, ndị na-achị achị na-agbakọtakwa imegide ONYENWE ANYị na imegide Onye ya e tere mmanụ. Ha na-asị, “Ka anyị tijie mkpọrọ igwe niile ha kere anyị ma tufukwaa ha, nwere onwe anyị.”
Explore Abụ Ọma 2:2-3
4
Abụ Ọma 2:10-11
Nʼihi nke a, unu ndị eze, bụrụnụ ndị nwere uche; ka nke a bụrụkwa ihe ịdọ aka na ntị nye ndị na-achị achị nʼụwa. Jirinụ ịtụ egwu fee ONYENWE ANYị ofufe; jirikwanụ ịma jijiji ṅụrịa ọṅụ nʼihu ya.
Explore Abụ Ọma 2:10-11
Home
Bible
Plans
Videos