1
Abụ Ọma 23:4
Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a
A sịkwarị na m na-aga ije, na ndagwurugwu nke ọchịchịrị ọnwụ, agaghị m atụ egwu ihe ọjọọ ọbụla; nʼihi na ị nọnyeere m, mkpọrọ gị na mkpanaka gị na-akasị m obi.
Compare
Explore Abụ Ọma 23:4
2
Abụ Ọma 23:1
ONYENWE ANYị na-azụ m dịka atụrụ, ọ dịghị ihe akọrọ m.
Explore Abụ Ọma 23:1
3
Abụ Ọma 23:6
Nʼezie, ịdị mma na ebere ga-agbaso m ogologo ụbọchị niile nke ndụ m, m ga-ebikwa nʼụlọ ONYENWE ANYị mgbe niile ebighị ebi.
Explore Abụ Ọma 23:6
4
Abụ Ọma 23:2-3
Ọ na-eme ka m dinaa ala nʼebe ahịhịa ndụ na-eto, ọ na-edugharị m nʼakụkụ mmiri dị jụụ, ọ na-atụte mkpụrụobi m. Ọ na-edu m nʼụzọ niile nke ezi omume nʼihi aha ya.
Explore Abụ Ọma 23:2-3
Home
Bible
Plans
Videos