1
Abụ Ọma 47:1
Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a
Kụọnụ aka unu, unu mba niile; jiri iti mkpu ọṅụ tikuo Chineke.
Compare
Explore Abụ Ọma 47:1
2
Abụ Ọma 47:2
Nʼihi na ONYENWE ANYị bụ Chineke kachasị ihe niile elu. Ọ dị egwu! Ọ bụ eze ukwu na-achị ụwa niile.
Explore Abụ Ọma 47:2
3
Abụ Ọma 47:7
Nʼihi na Chineke anyị bụ eze ụwa niile. Jirinụ abụ too ya.
Explore Abụ Ọma 47:7
Home
Bible
Plans
Videos