1
Abụ Ọma 48:14
Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a
Nʼihi na Chineke a, bụ Chineke anyị ruo mgbe niile ebighị ebi, ọ ga-abụ onyendu anyị, ọ bụladị ruo nʼọgwụgwụ.
Compare
Explore Abụ Ọma 48:14
2
Abụ Ọma 48:1
ONYENWE ANYị dị ukwuu, bụrụkwa onye kwesiri ịnata otuto, nʼime obodo Chineke anyị, nʼugwu nsọ ya.
Explore Abụ Ọma 48:1
3
Abụ Ọma 48:10
O Chineke, dịka aha gị, otuto gị na-eru na nsọtụ ụwa niile; aka nri gị jupụtara nʼezi omume.
Explore Abụ Ọma 48:10
Home
Bible
Plans
Videos