1
Abụ Ọma 49:20
Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a
Ndị bara ụba nke na-enweghị nghọta dịka anụ ọhịa nke ga-ala nʼiyi.
Compare
Explore Abụ Ọma 49:20
2
Abụ Ọma 49:15
Ma Chineke ga-agbapụta ndụ m site nʼili, nʼezie, ọ ga-akpọrọ m nye onwe ya. Sela
Explore Abụ Ọma 49:15
3
Abụ Ọma 49:16-17
Amala jijiji mgbe mmadụ na-aba oke ụba, mgbe ịdị ebube nke ụlọ ya na-amụba, nʼihi na ọ ga-agba aka laa ma ọ nwụọ, ịdị ebube ya agaghị eso ya banye nʼili.
Explore Abụ Ọma 49:16-17
Home
Bible
Plans
Videos