1
Abụ Ọma 53:1
Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a
Onye nzuzu na-asị nʼime obi ya, “Ọ dịghị Chineke ọbụla dị.” Ha bụ ndị ajọ omume riri ahụ, ụzọ ha niile bụkwa ihe arụ; ọ dịghị onye ọbụla na-eme ezi ihe.
Compare
Explore Abụ Ọma 53:1
2
Abụ Ọma 53:2
Chineke sitere nʼeluigwe na-ele ụmụ mmadụ anya, ịhụ ma ọ ga-achọta onye ọbụla nwere nghọta, onye nke na-achọ Chineke.
Explore Abụ Ọma 53:2
3
Abụ Ọma 53:3
Onye ọbụla, nʼotu nʼotu ewezugala onwe ha, ha niile abụrụla ndị ajọ omume riri ahụ; ọ dịghị onye ọbụla na-eme ihe ziri ezi, ọ dịghị ọ bụladị otu onye.
Explore Abụ Ọma 53:3
Home
Bible
Plans
Videos