1
Abụ Ọma 54:4
Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a
Nʼezie, Chineke bụ onye inyeaka m; onyenwe m bụ onye na-agba m ume.
Compare
Explore Abụ Ọma 54:4
2
Abụ Ọma 54:7
Nʼihi na ọ gbapụtala m site na nsogbu m niile, ọ bụ anya mmeri ka m ji na-ele ndị iro m anya.
Explore Abụ Ọma 54:7
3
Abụ Ọma 54:6
Aga m eji onyinye afọ ofufu chụọrọ gị aja; O ONYENWE ANYị, aga m eto aha gị, nʼihi na ọ dị mma.
Explore Abụ Ọma 54:6
4
Abụ Ọma 54:2
O Chineke, nụrụ ekpere m; gee ntị nʼokwu ọnụ m.
Explore Abụ Ọma 54:2
Home
Bible
Plans
Videos