1
Abụ Ọma 58:11
Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a
Mgbe ahụ, ndị mmadụ ga-ekwu sị, “Nʼezie, a na-akwụghachi ndị ezi omume ụgwọ; nʼezie, e nwere Chineke onye na-ekpe ụwa ikpe.”
Compare
Explore Abụ Ọma 58:11
2
Abụ Ọma 58:3
Ọ bụladị site nʼọmụmụ, ndị ajọ omume na-akpafu; site nʼime afọ, ha na-akpafu akpafu na-ekwusa okwu ụgha.
Explore Abụ Ọma 58:3
3
Abụ Ọma 58:1-2
Unu ndị na-achị achị, O nweela oge unu na-ekwu ihe ziri ezi? O nweela oge unu na-ekpe ikpe ziri ezi nʼetiti mmadụ? Mba, nʼime obi unu, unu na-echepụta mmegbu, aka unu na-emepụta ihe ike nʼelu ụwa.
Explore Abụ Ọma 58:1-2
Home
Bible
Plans
Videos