1
Abụ Ọma 59:16
Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a
Ma aga m abụ abụ banyere ike gị, nʼụtụtụ aga m abụ abụ banyere ịhụnanya gị; ị bụ ebe mgbaba m e wusiri ike, ebe mgbaba m nʼoge nsogbu.
Compare
Explore Abụ Ọma 59:16
2
Abụ Ọma 59:17
O, gị onye bụ ike m, ana m abụku gị abụ otuto; gị, o Chineke, bụ ebe mgbaba m e wusiri ike, Chineke m, onye m na-adabere.
Explore Abụ Ọma 59:17
3
Abụ Ọma 59:9-10
O, gị onye bụ ike m, ana m ele anya gị; gị, o Chineke, bụ ebe mgbaba m e wusiri ike. Chineke m, onye m tụkwasịrị obi.
Explore Abụ Ọma 59:9-10
4
Abụ Ọma 59:1
O Chineke, site nʼaka ndị iro m gbapụta m, chebe m site nʼaka ndị na-ebili imegide m.
Explore Abụ Ọma 59:1
Home
Bible
Plans
Videos