1
Abụ Ọma 64:10
Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a
Ndị ezi omume ga-aṅụrị ọṅụ nʼime ONYENWE ANYị, ha ga-agbabakwa nʼime ya; ndị niile obi ha ziri ezi ga-anyakwa isi nʼime ya.
Compare
Explore Abụ Ọma 64:10
2
Abụ Ọma 64:1
Nụrụ olu m O Chineke, mgbe m na-akọsara gị ihe na-esogbu m. Chebe ndụ m site nʼaka ndị iro m.
Explore Abụ Ọma 64:1
Home
Bible
Plans
Videos