1
Abụ Ọma 65:4
Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a
Ngọzị na-adịrị ndị ahụ ị họpụtara, ka ha bịaruo nso, ibi nʼebe obibi gị! E ji ọtụtụ ezi ihe nke ụlọ gị, nke ụlọnsọ ukwuu gị, mee ka afọ ju anyị.
Compare
Explore Abụ Ọma 65:4
2
Abụ Ọma 65:11
Ị na-eji owuwe ihe ubi bara ụba kpukwasị afọ ọbụla dịka okpueze, ụgbọ na-ebu ihe owuwe ubi na-ejubiga oke.
Explore Abụ Ọma 65:11
3
Abụ Ọma 65:5
O Chineke, Onye nzọpụta anyị, i ji ọrụ ezi omume dị oke egwu na-aza anyị, ị bụ olileanya ndị niile bi na nsọtụ nke ụwa, na osimiri niile dị ebe dị anya
Explore Abụ Ọma 65:5
4
Abụ Ọma 65:3
Mgbe mmehie na-anyịgbu anyị, ị gbaghara anyị njehie anyị niile.
Explore Abụ Ọma 65:3
Home
Bible
Plans
Videos